WELCOME TO IDEMMILI BUSINESS HUB

WHAT OUR CLIENTS SAYS,>
  • 5: NWATA DIMMA LYRICS



  • The Oriental Brothers were a star group of the Nigerian highlife genre, led… Read Full Bio ↴

    Nwada Di Nma

    Oriental Brothers Lyrics


    Jump to: Overall Meaning ↴  Line by Line Meaning ↴


    Nwata ri mma

    Nwa nwanyi omata

    Onye muru nwa le

    Onye muru nwa e

    Mama muta nwayi ri mma na pega onyeozo olumannayi

    Papa muo nwanyi ri mma pega onyeozo olumannu o

    Owu maka nini na elu uwa... ayeeeh eh

    Owu maka nini e

    Nna a lu e, oshi anhu maka nna a lu eh

    Nnaji na ha a lu, ha nu umu a lu eh, luma a luma

    Umu nna a lu ehyi, ha ha luma o

    Broda eh eh o

    Onye ulo alu e o, ah nnaeji alu enwe enyi o, futa ma luma

    Mama na muta nwanyi mara mma pega onyeozo oluzhieranyi o

    Ge nu o

    Uwa nka sef, ochi awu uto nu

    Agamevu arikpa mma na aju

    Onye nuru onye nuru

    Onyesi ibe ya anula nku kpa kpa ya na eluwa

    Owerri nu uzo ije, Owerri nu uzo ije le o

    Efuelamu o, ebelem akwa uwa bejere ya chim na eluwa, ya zoma yin

    Oh oh oh bia nu o

    Umu Owerri le o, bia me lema nnu o

    Owerri nu uzo ije,

    Owerri nu ofe ndi ozo le le

    Shia bia nu me lema nde mkpobiri abia la

    Bianu me lema nde mkpobiri abia na nu o

    Nwaada ri mma, nwaada ri mma

    Mama muru ya, papa muru ya




    Emuta nwa nwanyi ri mma na pega onyeozo olumannayi o

    Mama muo nwanyi ri mma pega onyeozo oluma o

    Papa muo nwanyi ri mma pega onyeozo olumaranyi

    Owerri nu uzo ije, ndi Owerri nu ofe ndi ozo le o

    Nde mkpobiri abia la o

    Nde mji eme onu abia la nu o

    Nde mji eme onu abia na nu o

    Iyo ogbugbu nde muru na le, nze nwaotu nna le o

    Mama muta nwanyi ri mma na pega onyeozo oluma o

    Ya muo nwanyi ri mma pega onyeozo olumaranyi

    Mama muo nwanyi ri mma pega onyeozo oluma o

    Papa muta nwanyi mara mma pega onyeozo olumaranyi

    (Ngwucha)



    Overall Meaning


    The Oriental Brothers's song "Nwada Di Nma" is a song that honors the beauty and status of women in Igboland, eastern Nigeria. The song starts with the chorus repeated a few times, which consists of the phrase "Nwada Di Nma," which means "beautiful daughter" in Igbo. Following that, the verses are sung mostly by the lead singer or call-and-response with the backup vocalists. The first verse is about a woman who is attractive and has suitors, but her father rejects them because he wants someone who can take care of his daughter. The second verse is about a woman who is beautiful and attracts many suitors, but her mother turns them down until the right man who can take care of her daughter comes along. The interlude is a call for people to come to Owerri, the capital of Imo State in Nigeria, which is home to the Igbos and the Eastern Heartland. The song ends with a final chorus, which is followed by a phrase in Ngwucha, a dialect of the Igbo language, which roughly translates to "the end."



    This song is a tribute to the beauty and status of women in Igboland, emphasizing how important it is to have a good suitor who can take care of them. Moreover, it is about the youth, society, and cultural practices of the Igbos in eastern Nigeria, which honor and respect women. The song is played at cultural festivals, weddings, and other celebratory events in the region. The Oriental Brothers were an Igbo highlife band formed in Lagos, Nigeria, in 1964. They had a significant impact on the development of highlife music in Nigeria and were instrumental in popularizing the genre among the Igbos. Their music is a fusion of traditional Igbo music, Western highlife, and Afrobeat, creating a unique sound that appeals to audiences across West Africa.

    No comments:

    Post a Comment